Abu 8- Chuku ebigh-ebi, Ony'amam-ihe
Verse 1
Chuku ebigh-ebi, Ony'amam-ihe,
Oke ihè-Gi kpudoro anya-ayi;
Gi nw'otuto n'ike, Nna di mgbe ochie;
Ayi neto aha-Gi, Onye nwe nmeri.
Verse 2
Gi ji ike n'uche, nachi ihe dum;
ihè-Gi ji nwayọ nenwu n'el'uwa;
Ez'ikpe-Gi kasi ihe dum elu;
Gi bu Onye nwe ihu-n'anya ukwu.
Verse 3
Gi nenye ora madu ume na ndu;
Ndu ahu nke I nyere bu ndu n'ezie;
Ma dika osisi k'ayi nami nkpuru,
Ayi nanwu nagafe-Ma I nogide.
Verse 4
Chineke nk'otuto, Nna nke di ngọzi,
Ndi-m'ozi neto kwa Gi n'elu-igwé;
K'ayi nye Gi otuto, nna nke bu ihe,
Chuku ebigh-ebi, Ony'amam-ihe. Amen
Abu 8- Chuku ebigh-ebi, Ony'amam-ihe
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com