Abu 78- Bu-kwa-ram abu ndia ozo.
Verse 1
Bu-kwa-ram abu ndia ozo,
Okw'ebube nke Ndu !
Ka m'hu kari nma-ha ra,
Okw'ebube nke Ndu !
Okwu nke ndu di nma,
Zim okwukwe n'olu !
Kọrọs:-
Okwu ọma! d'itu-n'anya !
Okw'ebube nke Ndu !
Verse 2
Kraist, Onye-ngọzi, neny'ayi dum
Okw'ebube nke Ndu !
Ndi-njọ, genu nti oku'ahu,
Okw'ebube nke ndu !
Enyer'ora n'efu,
Nakpo ayi bia n' igwé !
Verse 3
Ol'utọ nk'Ozi'ọma nakpo,
Okw'ebube nke ndu !
Neny'ora ngbahara n'udo,
Okw'ebube nke Ndu !
Kraist, Onye-nzọputa,
Do ayi nsọ mgbe nile ! Amen
Abu 78- Bu-kwa-ram abu ndia ozo.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com