Abu 76- Bia n'etiti ayi Chineke.
Abu 76- Bia n'etiti ayi Chineke. |
Verse 1
Bia n'etiti ayi Chineke;
Jiker'ayi inu okwu-Gi,
Do nti ayi n'inu olu-Gi,
Nye ayi okwukwe k'ayi we nu.
Kọrọs:-
Gozie ndi nejere I ozi ,
Me k'Ozi ọma-Gi gbasa.
Verse 2
Wepuru ayi uche abua,
tukwasi obi-ayi n'elu;
nye anyi nri sitere n'igwé,
Me k'afo nri nke ndu ju ayi.
Verse 3
Wer'ike nke Mọ Nsọ nke-Gi,
kua okwu nke-Gi n'obi-ayi,
K'ayi wer'okwukwe na egwu
Neme otu ayi nur'ugbu a.
Verse 4
Nna, gosi ayi Opkara-Gi,
Me k'ayi mar'ihe I nachọ;
Weputa ike-Gi n'ihe,
Dusi ayi n'ala otuto. Amen
Abu 76- Bia n'etiti ayi Chineke.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com