Abu 50- Ọ togboro n'ili.
Verse 1
Ọ togboro n'ili-
Onye-nzọputam!
Nech'ubọchi ahu-
Jisus Ezem!
Kọrọs:-
Ọ siwo n'ili bilie,
Ọ meriwo ndi-iro-Ya;
Onye-nmeri nke ike ochichiri,
Ya na ndi nsọ-Ya gachi ebigh-ebi;
Ọ bilie, Ọ bilie,
Haleluya! Ọ bilie!
Verse 2
Ha nech'Ozu-I n'efu-
Onye-nzọputam!
Mech'ili-Gi n'efu-
Jisus Ezem!
Verse 3
Onwu ejidegh Gi-
Onye-nzọputam!
I tiw'ogba ili-
Jisus Ezem! Amen.
Abu 50- Ọ togboro n'ili.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com