Abu 372- Jisus biara ka O gbaput'ayi
Abu 372- Jisus biara ka O gbaput'ayi |
Verse 1
Jisus biara ka O gbaput'ayi;
Ufodu madu we kpo Y'asi,
Nihi na O neme ez'ihe;
Ha we kpogbue Ya n'el'osisi.
Chorus
O no n'elu obe,
Bu ezi Onye-nw'ayi,
Nahu ok'ahuhu.
Verse 2
Onu apugh ikwu ahuhu
Na ihe-nwuta di ich'iche
Nke Kraist Onye-nw'ayi nagidere,
K'O we topum n'agbu Ekwensu.
Verse 3
Le Jisus kO no n'el'osisi!
Ihe-ihere di ich'iche
Nke ndi ajo madu mere Ya;
Onye-nw'ayi nwere natchi-obi.
Verse 4
Le apa-ntu anya n'aka-Ya,
N'ube ha mara Ya n'akuku!
Ha nyere Ya manya gbar'uka:
Jisus nagidere ihe dum.
Verse 5
Jisus rioro Chukwu aririo
K'O gbahara ndi kpogburu Ya,
Ebe h'amagh ihe ha neme.
I huwo ihu-n'anya Jisus?
Abu 372- Jisus biara ka O gbaput'ayi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com