Abu 340- Kraist bu Nto-ala di ike

Abu 340- Kraist bu Nto-ala di ike

 Abu 340- Kraist bu Nto-ala di ike

 

Abu 340- Kraist bu Nto-ala di ike
Abu 340- Kraist bu Nto-ala di ike

Verse 1

Kraist bu Nto-ala di ike,

Kraist, Isi Nkume-nkuku

Nke Chineke roputara,

Nejiko Nzuko mgbe nile,

Na ntukwasi-obi-ya.


Verse 2

N'ulo eb'ayi nakpo Gi,

Chuku, bia n'ubọchi ta;

Were kwa obi-ọma-Gi

Nuru aririo ndi nke-I;

Wusa ngọzi-Gi zur'oke

Nim aja-ya mgbe nile.


Verse 3

N'ebe a nye ndi-oru-Gi dum

Aririo nke ha nario,

Ka ha soro ndi-ngọzi-Gi

Jid'ihe ha riotara;

So kwa Gi nime otuto,

Bur'eze mgb'ebih-ebi.


Verse Otutọ, nsọpuru nile

Diri Chineke, bu Nna,

Di-kwa-r'Ọkpara na Mọ Nsọ,

Atọ nim'otu mgbe dum,

Onye d'ike nim'otuto

Rue n'uwa ebigh-ebi! Amen.

Abu 340- Kraist bu Nto-ala di ike

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


إرسال تعليق (0)
أحدث أقدم