Abu 338- Chineke, ayi nahu
Abu 338- Chineke, ayi nahu |
Verse 1
Chineke, ayi nahu
Ebe nsọ nka n'anya;
Onu nke Ulo-Gi
Ka onu dum nk'uwa.
Verse 2
Ọ b'ulo ekpere
Ebe ayi nezuko;
Gi, Nna, no kwa n'ebe a
Ikele ndi nke-Gi.
Verse 3
Ihe-ime-baptism
Nato, ebe Mọ Nsọ
Nawusa mgbe nile
Ngozi so n'el'igwé.
Verse 4
Okwu ndu nato ayi,
Nke kwuwara udo,
Nkasi nime ogu,
N'onu ebigh-ebi.
Verse 5
Oriri-I,Onye-nw'ayi,
Nato ayi, ebe Gi,
Onye bu Nri nke ndu,
Nenye umu-Gi nri.
Verse 6
N'uwa o nato ayi
Ito ebere-Gi;
Man ayi nachos'ike
Ibu abu nk'igwé.
Verse 7
Jisus, nye amara
K'ayi hu I n'anya n'uwa,
Hu iru-Gi n'igwé,
So ndi nsọ-Gi neto. Amen.
Abu 338- Chineke, ayi nahu
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com