Abu 332- Aka-Gi, Kraist, na mgbe ochie

Abu 332- Aka-Gi, Kraist, na mgbe ochie

 Abu 332- Aka-Gi, Kraist, na mgbe ochie

 

Abu 332- Aka-Gi, Kraist, na mgbe ochie
Abu 332- Aka-Gi, Kraist, na mgbe ochie

Verse 1

Aka-Gi, Kraist, na mgbe ochie

D'ike meriri oria n'onwu,

Ochichiri n'ili.

Ndi kpur'isi, ndi dar'ogbi,

Ndi-ngwurojekuru I;

Ndi ekpenta n'aru-ọcha-ha,

Ndinwer'aru-oku.


Verse 2

Nmetu-aka-Gi nyere ndu,

Ih'uzọ n'okw'onu;

Ndi m'ojo, ndi wiri ara,

Mara Gi, Nna nk'ihe.

Bia nsọ ugbu a Kraist, k'I gozie

N'ike dika na mbu;

N'ama m'obu n'ime-ulo,

Dika na Galili.


Bur'Onye-nzọput'ayi ugbu a,

Onye-nwe ndu n'onwu;

Wer'ume-Gi d'ike gozie,

Tute, weghachi ndu.

Nye aka dum nke nagw'oria

Amam-ihe nk'igwé;

Ka ndi'oria na ndi d'ike

We to Gi mgbe nile. Amen.

Abu 332- Aka-Gi, Kraist, na mgbe ochie

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

إرسال تعليق (0)
أحدث أقدم