Abu 329- Nn'ayi, gozie ar'ohu nka
Abu 329- Nn'ayi, gozie ar'ohu nka |
Verse 1
Nn'ayi, gozie ar'ohu nka
Nye ndi nile no n'ebe a;
Nye okwu-I ike di nsọ
K'ayi kwere ibu ndi-Gi.
Verse 2
Onye-nche aturu Gi,
K'obi-etili kwa njọ;
Me ka nd'isi nan'uzọ
We le nani Gi anya.
Verse 3
Olu nk'I malitere
Nye ike ohu n'oso;
Chupu ochichi n'egwu,
Hichapu anya-miri.
Verse 4
Gozie nwata n'okenye,
K'onu nileneto Gi;
Ka nzuko nka nwaputa
Ike-I na ihu-n'anya-I. Amen.
Abu 329- Nn'ayi, gozie ar'ohu nka
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com