Abu 323- K'ayi kele Nn'ayi ugbu a
Verse 1
K'ayi kele Nn'ayi ugbu a,
Newer'obi n'olu-ayi;
Nke nalu ok'olu,
Neme k'uwa-Ya nuria;
Onye j'ihu-n'any
Nagozi ayi mgbe dum
Site n'aka nn-ayi;
Ọ bu kwa nk'ayi ugbu a.
Verse 2
Ka Chuku omanka
Nano nsọ ayi mgbe nile,
Natute obi-ayi
N'onu n'udo di ngọzi;
Deb'ayi n'amara-Ya,
Gbochier'ayi obi'abua
Me k'ayi pua na njọ dum
N'uwa nka na nk'ozo.
Verse 3
Otutọ n'ekele
Bu nke-Gi, Chineke, Nna,
N'Ọkpara na Mọ Nsọ,
N'ebe kachasi elu:
Chinek'ebigh-ebi,
Nk'ihe nile neto:
Ọ diri, di kw'ugbu a,
Gadigide mgbe dum. Amen.
Abu 323- K'ayi kele Nn'ayi ugbu a
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com