Abu 303- Onye-nwem, ka m'je n'Aha-Gi

Abu 303- Onye-nwem, ka m'je n'Aha-Gi

 Abu 303- Onye-nwem, ka m'je n'Aha-Gi

Abu 303- Onye-nwem, ka m'je n'Aha-Gi
Abu 303- Onye-nwem, ka m'je n'Aha-Gi

Verse 1

Onye-nwem, ka m'je n'Aha-Gi

Ilu onu nk'ubọchi ta;

Gi, nani Gi ka m'gamara

N'echichem, n'okum, n'omumem.


Verse 2

Olu nk'amara-Gi nyerem

Ka m'were onu luzue ya;

Nachota iru-I nime ya;

Nanwaputa uche nsọ-Gi.


Verse 3

Gi ka ngedebe n'aka nrim,

Anya-Gi nahu im'obim;

Ka m'nalu k'iwu-Gi si di,

Che olum nile n'iru Gi.


Verse 4

Ka m'buru ibu-Gi di nfe,

Neche nche, nekpe mgbe nile;

Nele anya ihe nk'igwé.

Nagbaso uboch'otuto-I.


Verse 5

Ka m'wer'onu nar'ihe dum

Nk'uju amara-Gi nyerem;

Wer'obi utọ nagba osom,

Nejeso Gi ba n'el'igwé. Amen.

Abu 303- Onye-nwem, ka m'je n'Aha-Gi

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com



إرسال تعليق (0)
أحدث أقدم