Abu 298- Biakutem, Kraist, mgbe m'tetara

Abu 298- Biakutem, Kraist, mgbe m'tetara

Abu 298- Biakutem, Kraist, mgbe m'tetara

 

Abu 298- Biakutem, Kraist, mgbe m'tetara
Abu 298- Biakutem, Kraist, mgbe m'tetara

Verse 1

Biakutem, Kraist, mgbe m'tetara,

Mgbe anw'ututu nawata;

K'ezie'echiche batam n'isi

Dik'igirigi si n'igwé.


Verse 2

Biakutem n'oke ehihie,

Ka nsọgbu nile di n'uwa

Ghar'ikpuchi ihe iru-Gi,

We me k'ubochim gbachita.


Verse 3

Biakutem na mgbe anyasi;

Asi na obim kpafuru,

Kpolata ya na, ma mukwasim

Iru-ọma-I ka kpakpando.


Verse 4

Biakutem nime abali

Mgbe ura gefepu n'anyam;

Ka nkpur'obim huiz'ike,

Ka Jon si hu, n'obi Jisus.


Verse 5

Biakutem n'uzọ ndu nile;

Mgbe obim kubiri ume,

Ka m'lakuru I, Onye-nzọtam,

Ka nwa-I nonyere Gi n'igwé. Amen.

Abu 298- Biakutem, Kraist, mgbe m'tetara

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com

 

إرسال تعليق (0)
أحدث أقدم