Abu 291- Nna, zi nwa-I ikpe ekpere
Abu 291- Nna, zi nwa-I ikpe ekpere |
Verse 1
Nna, zi nwa-I ikpe ekpere,
Nyem okwu kwesiri ka m'kwue;
Abum nwata, adighm ike,
Amataghm otu m'gesi kwu.
Verse 2
Ọtutu mgbe ka m'kpere GI,
Nemechi anya, rub'isi;
Ma le, egwu natum nk'ukwu
N'ejighm obim kpe ekpere.
Verse 3
Chineke, biko, wepurum
Obi-njọ nka n'ihi Jisus;
Nyem obi nk'ekpere nato,
Nke gagu Bible kw'ubọchi.
Verse 4
Gosim otu, n'el'osisi,
Jisus gbar'obara n'ihim;
Me ka m'were onwem nye Ya,
Ka m'kpo njọ asi, zere ya.
Verse 5
Nna, nuru kperem ugbu a,
Debem n'okpuru nchebe-Gi;
Mgbe n'nwuru, biko, wer'obim
La nel'igwé, n'ihi Jisus. Amen.
Abu 291- Nna, zi nwa-I ikpe ekpere
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com