Abu 282- Umu-ntakiri, to Jisus
Abu 282- Umu-ntakiri, to Jisus |
Verse 1
Umu-ntakiri, to Jisus!
Ọ si n'elu le unu.
To ya n'ihi nzọputa-Ya,
N'ihi ihu-n'anya-Ya.
Kọrọs:-
Hosanna kachasi utọ!
Buara aha nke Jisus!
Hosanna kachasi utọ!
Buara aha nke Jisus!
Verse 2
Mgb'Ọ rapur'ulo-Ya n'igwé,
Mgb'Ọ bi n'etiti madu,
Umu-nta toro Ya n'abu,
Ọ toro Ya ezi'utọ.
Verse 3
Mgbe ndi bu nne kur'umu-ha
We gba Ya gburugburu,
Ọ kpobatara ha nk'ọma,
We gozie umu-nta-ha.
Verse 4
Umu-ntakiri, to Jisus!
Enyi nke nadigh-anwu;
Neto Ya we rue mgbe unu
Gezute Ya n'el'igwé. Amen.
Abu 282- Umu-ntakiri, to Jisus
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com