Abu 263- Biakute Jisus, anol'odu
Abu 263- Biakute Jisus, anol'odu |
Verse 1
Biakute Jisus, anol'odu!
N'akwukwo-Ya k'Ọ zir'ayi uzọ;
Ta k'Ọ neguzọ n'etiti ayi,
Ji nawyo nasi “Bia!”
Kọrọs:-
Nzuko nka gabu nani onu,
Mgb'obi-ayi gapu n'ike nke
njọ.
Jisus, n'ulo ebigh-ebi-ayi,
Ayi na Gi gezuko!
Verse 2
“Kwerenu k'umu-nta biakutem!”
K'obi nile nuria n'okwu-Ya;
K'Ọ buru Onye ayi rotara;
Anol'odu ibia!
Verse 3
Chetanu n'Ọ nanonyer'ayi ta;
Na nti ihe Ọ nenyer'ayi n'iwu;
Nurunu olu nwayọ-Ya si,
“Umum, unu gabia?” Amen.
Abu 263- Biakute Jisus, anol'odu
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com