Abu 241- Ndi kwesiri ntukwas'obi mbge nile
Abu 241- Ndi kwesiri ntukwas'obi mbge nile |
Verse 1
Eze! ayi gabu site n'amara-I;
N'okpur'okoloto-I ebulir'elu,
N'ike-Gi ayi galuru Gi ogu.
Kọrọs:-
Tienu nkpu agha, ekpuchila onu!
Abu onu nk'obi-ayi ji nuria:
Ndi kwesiri ntukwas'obi mgbe nile,
Eze! ayi gabu site n'amara-I!
Verse 2
Ndi kwesiri ntukwas'obi mgbe nile!
Ayi gerub'isi nye Ez'otuto;
Ijis'ike n'ihu-n'anya, n'ina-nti,
Ayi geji ok'onu weta ugbu a!
Verse 3
Ndi kwesiri ntukwas'obi mgbe nile!
Onye nzọputa, i mar'adigh'ike-ayi;
Obi-anyi juru n'aghuho na nmehie
Sachapu ha n'ihi otuto-Gi.
Verse 4
Ndi kwesiri ntukwas'obi mgbe nile!
Kraist, nani Gi gabu Eze n'ike!
Nuche-anyi, Gi genwe nmeri-
Ha bu nani nke-Gi mgb'ebigh-ebi.
Amen.
Abu 241- Ndi kwesiri ntukwas'obi mbge nile
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com