Abu 235- Ihere Onye-nwem emeghm
Abu 235- Ihere Onye-nwem emeghm |
Verse 1
Ihere Onye-nwem emeghm,
M'obu nkwuputa-Ya;
Ka m'jide nsọpur'okwu-Ya,
N'otuto nk'obe-Ya.
Verse 2
Jisus, Chinekem! aha-Ya
Bu ntukwasi-obim;
Ọ kwegh k'ihere me obim,
K'olile-anyam fue.
Verse 3
Nkwa-Ya d'ike k'och'eze-Ya;
Ọ gechebe nk'ọma
Ihe nke m'nyere n'aka-Ya,
We rue mgbe ikp'azu.
Verse 4
N'og'ahu Ọ gekwuputa
Aham n'iru Nna-Ya;
Nime Jerusalem ohu,
Nye obim onodu. Amen.
Abu 235- Ihere Onye-nwem emeghm
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com