Abu 234- Jisus! o gabu n'ihere-I
Abu 234- Jisus! o gabu n'ihere-I |
Verse 1
Jisus! o gabu n'ihere-I
Pur'ime onye-njọ nk'uwa?
Gi, onye ndi-m'ozi neto,
Nk'ebube-Ya nenwu mgbe dum?
Verse 2
Ihere Jisus mem? Enyim
Nke nenyem olil'any'igwé?
E-e! iherem gabu nka,
N'adighm asopur'aha-Ya!
Verse 3
Ihere Jisus mem? Ehe,
Ma m'nwegh njọ nachọ nsachapu!
M'obu akwa, n'egwu, na nkpa,
M'obi nachọ nzọputa!
Verse 4
Rue og'ahu inya isim
Gabu n'Onye-nzọtam nwurum!
Ka nka buru ebube nkem,
N'iherem emegh Onye-nwem! Amen.
Abu 234- Jisus! o gabu n'ihere-I
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com