Abu 231- Nuria n'Onye-nw'ayi! k'ebere-ya
Abu 231- Nuria n'Onye-nw'ayi! k'ebere-ya |
Verse 1
Nuria n'Onye-nw'ayi! k'ebere-ya tute!
Ọ topur'agbu ndi-oru;
Ọ gbaputar'ayi: gini k'ayi gat'ujo
Mgbe Jisus bur'ayi ihe dum?
Kọrọs:-
Ma Chuku dir'ayi, ma Chuku dir'ayi,
Ma Chuku dir'ayi, onye ge megid'ayi?
Ọ b'onye?
Onye gemegid'ayi, megid'ayi?
Verse 2
D'ike n'Onye-nw-ayi! naṅuri n'ike-Ya,
Neme Okwu-Ya kw'ubọchi;
Mgb'ike njọ nabia, no s'ike n'ezi'okwu:
Ọ gab'Onye-nkwagide-ayi.
Verse 3
Kwere Okwu-Ya-nkwa-Ya nile b'ezie;
Nime Kraist ha bu “e n'amen”;
M'uwa gabiga, ha gadi mgbe nile,
Edewo ya otut'ugbo.
Verse 4
Kwe k'Ọ chebe gi! nogide nime Ya!
Nk'ahu bu ndu ebigh-ebi;
Ipunara Ya obi nenwegh ike-
Ọ digh onye pur'ime ya! Amen.
Abu 231- Nuria n'Onye-nw'ayi! k'ebere-ya
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com