Abu 229- Abala n'onwunwa: nka gabu nmehie
Abu 229- Abala n'onwunwa: nka gabu nmehie |
Verse 1
Abala n'onwunwa: nka gabu nmehie;
Nmeri o bula neweta nke-ozo;
Lua ogu ka nwoke, merie agu-njọ;
Nele anya: Ọ gedubiga i.
Kọrọs:-
Rio Kraist k'Ọ nonyere gi,
Gba gi ume, chebe gi;
Ọ genyere gi aka,
Ọ gedubiga gi.
Verse 2
Zere ajo enyi, n'okwu joro njọ;
Sopur'aha nke Nna, ekwulula ya;
Nwe obi ọma, uche n'ezi-okwu,
Nele Jisus anya: Ọ gedubiga i.
Verse 3
Onye-nmeri ka Nna geny'ok[pu-eze;
Site n'okwukwe ayi genwe nmeri;
Onye-nzọput'ayi genye ayi ik'ohu;
Nele Jisus anya: Ọ gedubiga i. Amen.
Abu 229- Abala n'onwunwa: nka gabu nmehie
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com