Abu 227- Chineke bu Ota-i
Abu 227- Chineke bu Ota-i |
Verse 1
Chineke bu Ota-i,
N'oke ugw'olu-gi;
Ike-Ya akawo:
Ike-i di nime Ya.
Kọrọs:-
Ọ bu Chuku nasi,
Gi atula egwu!
QWelie isi-i, nuria
N'Onye-nwe-i, Kraist Jisus.
Verse 2
Gi atula egwu!
Ọ nuwo akwa-gi;
Miri nke okwu-Ya
Gatute nkpur'obi-i.
Verse 3
Gi atula egwu!
Ọ ganonyere gi
Inyere gi aka;
Ọ geme k'i d'ike.
Verse 4
Ndi-Ya, atul'egwu!
Onye-nw'unu nabia
K'Ọ kpughe otuto,
Kur'unu la n'igwé. Amen.
Abu 227- Chineke bu Ota-i
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com