Abu 226- Onye Kraist achol'ura
Abu 226- Onye Kraist achol'ura |
Verse 1
Onye Kraist achol'ura,
Nur'olu Onye-nzota-I;
I no n'etiti nd'iro:
“Che nche, kpe.”
Verse 2
Nd'isi na nd'ike na njọ
Nachiko ndi-agha-ha,
Nechere mgb'I nogh na nche:
“Che nche, kpe.”
Verse 3
Ke ihe-agha-i nk'igwé,
Neyi ya oge nile;
Ekwensu niche anwu:
“Che nche, kpe.”
Verse 4
Get nti olu ndi-nmeri;
Ha nele ayi n'ogu-ayi;
Ha ji otu olu si,
“Che nche, kpe.”
Verse 5
Nke kasi, nur'olu Kraist,
Onye I huru n'anya;
Zobe okwu-Ya n'obi-i:
“Che nche, kpe.”
Verse 6
Che, dika na nani ya
Genye i nmeri n'ogu-gi;
Kpe, k'ezidat'iye'aka:
“Che nche, kpe.” Amen.
Abu 226- Onye Kraist achol'ura
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com