Abu 196- Jisus nakpo ayi! n'ebili
Abu 196- Jisus nakpo ayi! n'ebili |
Verse 1
Jisus nakpo ayi! n'ebili
Nke osimiri ndu-ayi,
Olu-Ya nada kw'ubọchi,
Si, “Gi, onye nkem, nesom!”
Verse 2
Otu ndi-ozi nuru ya
N'uso miri Galili;
Ha rapuru ihe nile
N'ihi ezi aha-Ya.
Verse 3
Jisus nakpo ayi k'ayi rapu
Aku nk'uwa efu nka,
N'arusi dum nejide ayi,
Nasi, “Hukarim n'anya!”
Verse 4
Nim'onu, ma nim'ahuhu,
Nim'olu, ma n'iz'ike,
Ọ nakpo ayi, si, “Onye nkem,
Hum n'anya kar'ihe ndia!”
Verse 5
Jisus nakpo ayi! n'ebere-I
Me k'ayi nuru olu-Gi,
K'ayi nye obi-ayi n'ozi-Gi,
Hu kwa I n'anya karisia. Amen.
Abu 196- Jisus nakpo ayi! n'ebili
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com