Abu 190- Ezi udo, nim'ajo uwa nka?
Abu 190- Ezi udo, nim'ajo uwa nka |
Verse 1
Ezi udo, nim'ajo uwa nka?
Obara Jisus neny'udo n'obi.
Verse 2
Ezi udo, mgbe olu nanyigbu?
Ime uche Jisus bu iz'ike.
Verse 3
Ezi udo, n'etiti ahuhu?
N'akuku Jisus nani nkasi di.
Verse 4
Ezi udo, mgbe ndi-ayi nanogh nsọ?
N'aka Jisus ayi na ha n'udo.
Verse 5
Ezi udo, ma ayi amagh ochi?
Ayi mara Jisus: Ọ no n'och'eze.
Verse 6
Ezi udo, ma onwu no nsọ ayi?
Jisus emeriwo ike onwu.
Verse 7
Ọ diwo nma, og'uwa nke gebi;
Jisus gakpo ayi la n'udo nk'igwé. Amen.
Abu 190- Ezi udo, nim'ajo uwa nka
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com