Abu 180- Ndi nagabiga
Abu 180- Ndi nagabiga |
Verse 1
Ndi nagabiga,
Biarue nsọ Jisus:
Ọ bugh unu ihe na Jisus nwuru?
Ihe-ngbaputa,
Udo n'ihe-mbe!
Bia, hu m'o di ihe-ngbu dika nke Ya.
Verse 2
Ọ nwuru, kpuchie
njọ nabugh nke-Ya,
Ọ kwuw'ugwo-unu, luar'unu olu.
Unu ganata
Udo nko'Ọ nyere,I nyer'amara-I n'efu,
Onye rior'aririo: Nnam, gbaghara ha!
Verse 3
Ọ kpere n'obe
N'ihi mu na gi:
Anur'ekpere, onye-njọ pua n'oru.
Abum onye-njọ,
Nadabere Ya,
Nachọ ngbaghara Chuku apugh iju.
Verse 4
M'nario ngbaghara:
Abum onye-njọ
Natukwasi obi n'aha nke Jisus
Amara m'nwere
Ka Ọ gbatara:
Nna, I matara n'Ọ nwuru n'onodum.
Amen.
Abu 180- Ndi nagabiga
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com