Abu 153- To Chineke, b'Eze-ayi;
Abu 153- To Chineke, b'Eze-ayi; |
Verse 1
To Chineke, b'Eze-ayi;
Buanu abu otuto.
Kọrọs:-
N'ihi na ebere-Ya
Nadiru mgb'ebigh-ebi.
Verse 2
To Ya na Ya ker'anwu
K'o nag'ije-ya mgbe dum.
Verse 3
Ọ ker'onwa nke neti,
Nenye ihe n'abali.
Verse 4
To Ya, Ya zoro miri,
K'o me ji n'ubi ru mba.
Verse 5
Ya siri ala ubi
K'o nami nkpuru n'uba.
Verse 6
To Ya n'iwe ih'ubi,
Ọ mejuwo oba-ayi.
Verse 7
To Ya n'ihi nri ka nma,
Ihe-mbe ndu nk'el'igwé.
Verse 8
Otutọ dir'Eze-ayi,
K'uwa nile neto Ya;
Tobe Atọ-nim'Otu,
Nna, n'Ọkpara, na Mọ Nsọ. Amen.
Abu 153- To Chineke, b'Eze-ayi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com