Abu 146- Tob'Onye kasi nsọ n'elu
Abu 146- Tob'Onye kasi nsọ n'elu |
Verse 1
Tob'Onye kasi nsọ n'elu,
Tobe kwa Ya n'ogbu;
Okwu-Ya dum di ebube,
Uzo-Ya dum di nma.
Verse 2
Amam-ihe Chineke-ayi!
Mgb'ihe dum joro njọ,
Adam nk'abua biara n'ogu
Ib'Onye-ngbaputa.
Verse 3
Ez'ihu-n'anya! n'anu'aru
Nke dara nim'Adam,
Gebuso nd'iro agh'ozo,
Gebuso we merie.
Verse 4
Onyinye kari amara
Nemezi anu'aru:
nnonye nke Chuku Onwe-Ya,
Na udi-Ya di nsọ!
Verse 5
Ihu-n'anya nenwegh atu,
K'Ọ ji lur'ayi ogu!
Ibu aro n'aru na mo
K'Ọ bur'umu-madu.
Verse 6
Na nzuzọ nime ogige,
N'ir'ora n'el'obe,
K'Ọ zi ndi-Ya uzọ ihu
Ahuhu na inwu.
Verse 7
Tob'Onye kasi nsọ n'elu,
Tobe kwa Ya n'ogbu;
Okwu Ya dum di ebube,
Uzo-Ya dum di nma. Amen.
Abu 146- Tob'Onye kasi nsọ n'elu.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com