Abu 143- Abal'adigh n'igwé
Abu 143- Abal'adigh n'igwé |
Verse 1
Abal'adigh n'igwé;
N'uwa-ngọzi ahu
Olu agagh-agwu ike,
Olu b'ihu-n'anya.
Verse 2
Akwa adigh n'igwé,
N'ihi na ndu n'onu;
Akqwa b'otu nim'ihe mbu
Nke gabigasiri.
Verse 3
Nmehie adigh n'igwé,
N'etiti ndi-ngọzi;
Uwe ọcha-ha dizu nsọ,
Abu-ha di kwa nsọ.
Verse 4
Onwu adigh n'igwé;
Ndi ruru n'eb'ahu
Eritawo anwugh-anwu,
H'agah-anwu ozo.
Verse 5
Jisus, bur'Onye-ndu!
K'ayi gafe abali,
Akwa, nmehie nile, n'onwu,
Ayi we rue n'el'igwé.Amen.
Abu 143- Abal'adigh n'igwé.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com