Abu 139- N'ebe a k'ayi nenwe nsọgbu
Verse 1
N'ebe a k'ayi nenwe nsọgbu,
N'ebe a nzuko nwe nkewa,
Nkewa adigh n'igwé.
Kọrọs:-
Ọ gabu ih'onu,
Ọ gabu ih'onu,
Ọ gabu ih'onu,
Mgbe nkewa nagagh-adi.
Verse 2
Ndi huru jisus n'anya
Galakuru Ya n'igwé,
Soro ndi nsọ n'elu.
Verse 3
Umu-nta gebi n'igwé,
Ndi choro Nn'ayi n'ekpere
N'ulo-Ya n'uwa nka.
Verse 4
Nd'ozizi-ayi gadi ukwu,
N'ihi n'ayi huru n'anya,
Ghar'ikewa ozo.
Verse 5
Onu-ayi gadi ukwu,
N'ihi n'ayi gahu Jisus
K'Ọ no n'och'eze-Ya.
Verse 6
Ayi nile geji onu
Neto Kraist, bu Onye-nw'ayi,
Rue mgbe ebigh-ebi. Amen.
Abu 139- N'ebe a k'ayi nenwe nsọgbu
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com