Abu 136- Ọ bu n'aka nke Jisus
Verse 1
Ọ bu n'aka nke Jisus,
N'obi-nwayọ nke-Ya,
Na ndo ihu-n'anya-Ya,
K'obim gezu ike.
Ge nti! olu ndi-m'ozi
Nabiarutem n'abu,
Site n'ala otuto,
N'osimiri enyo.
Kọrọs:-
Ọ bu n'aka nke Jisus,
N'obi-nwayọ nke-Ya,
Nando ihu-n'anya-Ya,
K'obim gezu ike.
Verse 2
Ọ bu n'aka nke Jisus,
Ka m'gapu na nchegbu,
Pua n'onwunwa nke uwa,
njọ agagh-emegbum.
Pua n'ihe-nwuta dum,
Pua n'it'ujọm nile;
Onwunwa nta fọduru,
Nani nw'anya-miri.
Verse 3
Jisus, ebe-nzuz'obim,
Jisus nwuru n'ihim;
Na nkume ebigh-ebi
Ka m'gatukwas'obim.
Ka m'tachie obi n'ebe a,
Chere k'abali ga;
Rue mgbe chi igwé gabo
N'ala ọma ahu. Amen.
Abu 136- Ọ bu n'aka nke Jisus
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com