Abu 131- Otu m'di ibu nke-I, Onye
Verse 1
Otu m'di ibu nke-I, Onye
Hurum n'anya, Eny'umu-nta,
Ka m'do onwem nsọ, ma nye Gi,
Ọ jisus Kraist-Abiam.
Verse 2
N'ututu onu nk'ubochim
Ka m'nye Gi ndum, mezu nkwa nkem,
Me ngwa, newezugagh ihe,
Wer'obim nile bia.
Verse 3
Agamebi n'ihé mgbe dum,
M'galuru ih'ọma olu,
Were ikem nile fe Gi,
Ya mere ka m'ji bia.
Verse 4
Otu m'di, nwata, di ike,
Ibu ezi'onye k'ikem ra,
N'ihi ezi'omume na Gi,
Onye-nwe-ndum-Abiam.
Verse 5
N'ihi Gi ka m'luzue olum,
We nata kwa okpu-nmeri,
Bia togbo ya n'ukwu nke-Gi,
Onye-nzọtam-Abiam. Amen.
Abu 131- Otu m'di ibu nke-I, Onye
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com