Abu 124- Icheta ihu-n'anya Kraist.
Verse 1
Icheta ihu-n'anya Kraist,
Ayi nwer'oriri nsọ,
Ebe obi di um'ala
Nwere nkpobata-ya.
Verse 2
N'okwukwe ayi ji nri nke ndu
Nazu nkpur'obi-ayi;
Iko negosi obara
Nk'awusiri ayi.
Verse 3
Ebube nk'ihu-n'anya-Ya
Bu abu-ayi ugbu a;
N'okwukwe k'ayi nele anya
Oriri nk'el'igwé. Amen.
Abu 124- Icheta ihu-n'anya Kraist.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com