Abu 116- Jisus, dik'Okwu-Gi si di.
Verse 1
Jisus, dik'Okwu-Gi si di,
N'obi ume-ala,
Nka ka m'geme, Onye nwuru,
Agamecheta Gi.
Verse 2
Aru-Gi anyawara nyem,
Gabu nrim si n'igwé;
Agamanu n'iko ngọzi-I,
Were ya cheta Gi.
Verse 3
M'ganechefu Getsemane?
M'gahu igba-ngba-Gi,
N'osus'obara n'ahuhu-I,
Ghara icheta Gi?
Verse 4
Mgbe m'chere iru n'obe-Gi,
Lekwasi Kalvari:
Nw'aturu Chuku, Aja nkem,
Aghaghm-icheta Gi;
Verse 5
Cheta Gi, n'ihe-ngbu-Gi dum,
N'ihu-n'anya-I n'arum;
Ebe ume-ndu fọduru,
Agamecheta Gi.
Verse 6
Ma mgbe onum kpuchitara,
M'akpa-uchem lara,
Mgbe I gabia n'al'eze-Gi,
Jisus, biko, chetam. Amen.
Abu 116- Jisus, dik'Okwu-Gi si di.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com