Abu 107- Chuku nk'onyinye otuto.
Verse 1
Chuku nk'onyinye otuto-
Amara ayi ji nachọ Gi;
Mgb'ayi putur'ihe n'iru Gi,
Ny'yi okwukwe k'ayi norue nsọ.
Verse 2
Natukwas'obi n'ez'okwu-I,
Ayi togbo aku nk'I nyere
N'ebe a n'ir'och'eze Jisus,
K'I zulite ya n'ih'igwé.
Verse 3
Gi were ya nye ayi nwa mgbe,
Ayi nyeghachi y'ebigh-ebi,
Namata na mgb'o diri I ndu,
Ayi, bu ndi nyere, nwe ngọzi.
Verse 4
Ngozi ukwu, nke bar'uba
Dik'ekper'ayi, di n'isi-ya;
Zowusa obi-y'amara
K'ayi nefesa ya miri nka.
Verse 5
Me ya nwa-Gi, chebe kwa ya
Onye nes'uzọ Onye-nw'ayi,
Ony'amara n'ihu-n'anya,
Onye nketa al'ez'igwé. Amen.
Abu 107- Chuku nk'onyinye otuto
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com