Abu 104- Jisus, ayi cher'obi'ayi n'iru I.
Verse 1
Jisus, ayi cher'obi'ayi n'iru I
Kunyer'ayi No Nsọ-Gi;
K'eme umu-nta ndia baptism
B anime onwu-Gi.
Verse 2
Nye obi-ha amara-Gi,
Te manu nke-Gi;
Udi-Gi n'aha-Gi di nsọ
De nim'obi-nro-ha.
Verse 3
K'ewer'ez'okwu ke n'ukwu
Ndi-oru ọma ndia;
Ka ha ket'ihu-n'anya-Gi,
Buru ndi neso Gi.
Verse 4
Kraist, kuny'ayi nile n'onwu-Gi,
Ayi we gosi ndu-Gi
Ndi-nketa nk'obe-Gi n'uwa,
Nk'okpu-eze-I n'igwé. Amen.
Abu 104- Jisus, ayi cher'obi'ayi n'iru I.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com