Abu 97- Agajem ulo-I Chuku.
Agajem ulo-I Chuku,
Ikpo isi-ala natom,
Mgbe m'gexute n'ulo ndo-I
Kraist, n'ir'och'ebere-Ya.
Verse 2
Ya mere k'ayi di n'otu;
Ya mere ka m'gho nwa-Gi.
Abba, Nna, nyem amara
Icho iru-I n'ulo-Gi.
Verse 3
Mgb'anabu ab'otuto-I,
Biko, topu ire nkem;
K'obim wer'onu gozie
Gi, bu ezi-omumem.
Verse 4
Mgbe ndi nsọ nekp'ekpere,
Chukw'ihu-n'anya, nurum !
Nuru, Mọ nke-Gi nario;
Nuru, Jisus nario kwa.
Verse 5
Mgbe ndi-ozi-Gi nezi
Ngbahara n'udo n'aha-I;
Me ka m'site n'olu-ha
Nu Okwu-Gi si n'igwé.
Verse 6
Mgbe m'sin'ulo-Gi lata,
K'obim nekp'oku nimem;
Ma m' anyasi me ka m'si,
Mu na Chuku akpa ta!
Abu 97- Agajem ulo-I Chuku.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com