Abu 96- Ubochi ta, n'Okwu nke-Gi
Verse 1
Ubochi ta, n'Okwu nke-Gi
Ka ekere uwa n'ihe;
Chineke, mukwasi ayi ta,
Mejue obi-ayi n'ihè-Gi.
Verse 2
Ta ka Jisus, Onye nwuru,
Biliri n'ike nke nmeri;
Jisus, me k'ayi si n'onwu njọ
Soro Gi bilie, di kwa ndu.
Verse 3
Ubochi ta Mọ Nsọ biara
N'ire-oku nke wasara;
No Nsọ, mejue obi-ayi ta
N'amara-Gi ikp-ekpere.
Verse 4
Uboch'amara, ndu, n'ihe !
Nk'iz'ike si n'olunk'uwa !
Oge ns-Gi nk'ihu-n'anya,
Chineke, ayi nyeghachiri I.
Verse 5
Otutọ diri Nna,
N'Ọkpara ahuru n'anya,
Na Mọ Nsọ, Onye ayi neto
Rue mgbe nile ebigh-ebi. Amen.
Abu 96- Ubochi ta, n'Okwu nke-Gi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com