Abu 90- Chuku nk'igwé, nur'abu-ayi
Verse 1
Chuku nk'igwé, nur'abu-ayi,
Anyi bu nani umu-nta;
Biko, Nna, ayi biakute Gi
Nebut'aririo uku.
Verse 2
Anyi nario I k'al'eze-Gi bia,
K'uwa zur'ike na Gi;
Ka ndi mara I, na ndi kwere I
Hui Gi n'anya, neto Gi.
Verse 3
K'akuko utọ nke onu
Nke ihu-n'anya Jisus,
Bur'abu otuto n'uwa,
Yie nke ndi-m'ozi n'igwé.
Verse 4
Zite ike nke Mọ Nsọ-Gi,
Kpota nd'uwa n'iru Gi;
N'ihi n'al'eze bu nke-Gi,
N'ike n'otuto mgbe dum. Amen.
Abu 90- Chuku nk'igwé, nur'abu-ayi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com