Abu 56- Le! Ọ si n'igwé narida.
Verse 1
Le! Ọ si n'igwé narida,
Ony'egburu n'ihi'ayi;
OPtutu ndi nsọ neso Ya
Nabu abu nke nmeri;
Haleluya!
Chuku abia ib'Eze.
Verse 2
Any anile gahu kwa Ya
N'ebube-Ya di ukwu;
Ndi nke kpapuru Ya, re Ya,
Kpogide Ya n'osisi,
Geji kwa
Hu ezi Mesaia-ha.
Verse 3
Ihe-ama nke onwu-Ya
Di kwa n'aru ọma-Ya;
Nka nakpatara ndi nke-Ya
Onu di mgb'ebigh-ebi;
Anya gini
K'ayi ji le apa-ntu-Ya!
Verse 4
Ngbaputa, nk'eler'anya-ya,
Aputawo n'ebube;
Ndi nsọ-Ya, ndi uwa juru,
Geje zute Ya n'elu;
Haleluya!
Ubochi Chinek'abia.
Verse 5
Amen! k'ora madu to Gi,
N'elu oche-eze-Gi;
Were ike na ebub,
Nara ala-eze-Gi;
Biko, bia ngwa,
Chinek'ebigh-ebi, bia! Amen.
Abu 56- Le! Ọ si n'igwé narida
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com