Abu 55- Anebuli on'uz'ama,.
Verse 1
Anebuli on'uz'ama,
On'uzọ gher'oghe;
Ez'ebube agabawo
Inonyere nna-Ya.
Verse 2
Kraist, I bur'ayi uzọ rigo
Idozir'ayi ebe,
K'ayi we no n'eb'I no ugbu a,
Hu kwa iru Chuku.
Verse 3
Ih'otuto nenwu mgbe dum
N'uzọ-ayi nim'uwa;
Ihe di n'azu igw'oji
Nke zoro Gi n'any'ayi.
Verse 4
Bulite obi-ayi elu,
Nye ayi amara-Gi;
Ayi nwaghari n'uwa nka,
M'abu-ayi di n'igwé.
Verse 5
Ka eb'I no, n'aka-nri Nna,
Olil'any'ayi gadi;
Nogide nime ayi, k'ayi we
Nogide kwa nime I. Amen.
Abu 55- Anebuli on'uz'ama
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com