Abu 5- Chineke Nna zite ngọzi
Verse 1
Chineke Nna zite ngọzi
Nye ayi, ndi zukọrọ n'ebe a
Le ayi anya n'ihu-n'anya,
Bu umu nasọpuru Gi.
Verse 2
Kraist Ọkpara zite ngọzi,
Kwe k'ayiso uzọ-Gi n'ezie;
Me k'Okwu-Gi ba n'obi-ayi,
Nye ayi ike nke ndu ohu.
Verse 3
Mọ nke di nsọ zite ngọzi,
Wer'ike-Gi mej'ulo nka;
Mukwasi ndi di um'ala,
Kpughere ha amara-Gi.
Verse 4
Chineke, Atọ nim'Otu,
Nna, na Ọkpara na Mọ Nsọ,
Eb'ayi nario I n'otu obi,
K'ayi fegide Gi mgbe nile. Amen
Abu 5- Chineke Nna zite ngọzi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com