Abu 43- Ta Ka Jisus biliri.
Verse 1
Ta Ka Jisus biliri, Haleluya!
Ya mere ayi nan'onu Haleluya!
Ọ nwuru n'elu obe, Haleluya!
K'Ọ we gbaput'ayi n'oru. Haleluya!
Verse 2
K'ayi wer'abu tobe Ya, Haleluya!
To Kraist Eze nke igwé; Haleluya!
Ọ nagider'onw'obe, Haleluya!
K'Ọ zọputa ndi-nmehie. Haleluya!
Verse 3
Nhuj'anya Ọ hujuru, Haleluya!
Ka Ọ ji natar'ayi ndu; Haleluya!
Ọ b'Eze n'igwé ugbu a, Haleluya!
Ebe ndi-m'ozi nabu Haleluya!
Verse 4
To Ọkpara biliri; Haleluya!
To Nna-Ya, bu Chineke; Haleluya!
To Mọ Nsọ nke di ngọzi; Haleluya!
K'ora nile naza, si. Haleluya!
Abu 43- Ta Ka Jisus biliri.
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com