Abụ 400- Chineke, ayi nario Gi K'I nye ndi-otu-ayi ngozi
Abụ 400- Chineke, ayi nario Gi K'I nye ndi-otu-ayi ngozi |
Verse 1
Chineke, ayị narịọ Gị K'I nye ndị-otu-ayị ngọzi;
Do ndụ-ayi nile nso, mejue obi-ayị n'ihụ-n'anya,
K'ayi buru ndi nwunye, ndikwesiri ntukwas'obi:
Chineke, ayi nario Gi k'I nonyere ndi-otu-ayi.
Verse 2
Mgbe ayi nagu Okwu Nso-Gi nye ayi amam ihe-Gi;
Me k'ayi nahu ulo nso-Gi n'oge ekpere n'anya;
Jiker'obi-ayi k'ayi we ba n'al'eze el'igwe-Gi:
Chineke, ayi nario Gi k'I nonyere ndi-otu-ayi.
Verse 3
Chineke, ayi nario Gi k'I nye ndi-otu-ayi Mo Nso,
K'ayi buru ndi-ezi-okwu n'omume-ayi n'okwu-ayi;
K'ayi nazu umu I nyere ayi n'uzo nile nke-Gi:
Chineke, ayi nario Gi k'I nonyere ndi-otu-ayi.
Verse 4
Me k'ayi buru ndi-oku nakutara Jisus madu;
Nyer'ayi akaigba nd'oria na ndi ner'uju ume;
Ekwela k'okwukwe-ayi na ihu-n'any'ayi ju oyi;
Chineke ayi nario Gi k'I nye ndi-otu-ay ngozi.
Amen.
Abụ 400- Chineke, ayi nario Gi K'I nye ndi-otu-ayi ngozi
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com