Abu 4- Chineke Nna, nk'igwé
Verse 1
Chineke Nna, nk'igwé,
Onye bi nim'ihè,
Ony'ebube.
Ihè nenwu nk'ukwu,
Ihu-n'anya d'ike,
Ony'anahugh anya,
Ayi neto Gi.
Verse 2
Chineke Ọkpara,
Kraist Onye ghọr'aru,
Onye-nzọta.
Onye nọ n'aka nri
Nna nke di ebube,
Ọnu-nekwuru-ayi,
Ayi neto Gi.
Verse 3
Chineke, Mọ di nsọ,
Onye nenye ayi ndu,
Onye-nkasi.
Mọ nke amam-ihe,
N'ihu-n'anya n'ike,
Onyinye nke igwé,
Ayi neto Gi.
Verse 4
Madu nile n'uwa
Soro usu nk'igwé
To aha-ha Ya.
Otutọ diri Gi,
Atọ nime Otu,
Rue mgbe ebigh-ebi,
Chuku di nsọ. Amen.
SEE ABU - 3
Abu 4- Chineke Nna, nk'igwé
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com