Abu 397- Kraist, Onye nenyer'ayi aka
Abu 397- Kraist, Onye nenyer'ayi aka |
Verse 1
Kraist, Onye nenyer'ayi aka Ichoput'otutu ihe
Ije me ka ndu-ayi di nma:
Na nti n'olu ekpere-ayi.
Verse 2
Mgbe I no nime uwa nka, I nyere ndu n'aru-ike:
Ndi kpuru isi nah'uzo,
Ndi-ngwuro nag'ije nk'oma.
Verse 3
Biko, nye ndi-dibia ike, Ka ha wenagwo nriria dum,
Ka umu-Gi we no n'onu,
Ha we nenye Gi otuto.
Verse 4
Ma mgbe ha nad'ike n'aru, Biko, ka mo-ha di kw'ike;
ha we buru ndi zur'oke,
We lakute I mgbe ndu gagwu.
Verse 5
Kasie nd'oria nile obi Mgbe olil'anya gwusiri;
Nye ha okwukwe sir'ike
Mgbe ike ndu nka gwuru ha. Amen.
Abu 397- Kraist, Onye nenyer'ayi aka
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com