Abu 33- Ayi neto Onye nke nwuru
Verse 1
Ayi neto Onye nke nwuru
N'el'obe n'ihi ndi-nmehie:
Madu nakwa Jisus emo:
N'ihi nka ayi aju uwa.
Verse 2
Onwu-Ya n'obe nezi ayi
K'ihu-n'anya Chineke ra:
Ọ buru njọ-ayi n'osisi,
Ọ wedatar'ayi ebere.
Verse 3
Onwu-Ya nebupu nmehie,
Ọ netinye ndu n'obi-ayi;
Ọ nenye olili-anya,
Ọ neme k'ilu di utọ.
Verse 4
Ọ newepu ujo n'obi,
Nagba ndi nadigh ik'ume;
Ọ nachupu egwu ili,
Nye ihe n'ubọchi onwu.
Verse 5
Kraist, Onye j'ahuhu d'ilu
Wetara ndi-njọ amara,
Ka ndi nil'agbaputara
Neto Gi rue mgb'ebigh-ebi. Amen
Abu 33- Ayi neto Onye nke nwuru
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com