Abụ 324- Arọ ole-n'ole
Abụ 324- Arọ ole-n'ole |
Verse 1
Arọ ole-n'ole
Gabịa we gabiga,
Ayị gesoro ndị nez'ike
Rar'ụra nim'ili.
Kọrọs:-
Onye-nwem, dozi'obim
N'ihi uboch'ahu;
Were obara-Gi sachem,
We hichapu nmehiem.
Verse 2
Anwu ole- n'ole
Gada n'ugwu nk'uwa,
Ayi gano n'uwa nke ka nma,
Ebe anwu nadigh.
Verse 3
Ifuf'ole-n'ole
Gefegid'ayi n'ebe a,
Ayi gano n'ebe ndaju di,
N'udo rue mgbe nile.
Verse 4
Igba-ngba na nkewa
Ole-n'ole gadi;
Anya-miri ole-n'ole,
N'akwa adigh ozo.
Verse 5
Ọ fọduru Mgbe Ọ gania ozo;
Ọ nwuru n'ihi ayi, di ndu
K'ayi soro Ya b'Eze. Amen.
Abụ 324- Arọ ole-n'ole
Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.
We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.
.Site Credit: 9jainformed.com
.Site Credit: 9jainformed.com