Abu 314- Ubochi ta nagwu

Abu 314- Ubochi ta nagwu

 Abu 314- Ubochi ta nagwu

 

Abu 314- Ubochi ta nagwu
Abu 314- Ubochi ta nagwu

Verse 1

Ubochi ta nagwu,

Anwu nada ugbu a;

Agabigal'ayi dik'anwu,

Ez'ihe nk'ora dum.


Verse 2

N'ir'oche'eze-I n'elu,

Eb'abali nadigh,

Ndi ọma nakp'ubo n'igwé,

Nabuku Imgbe nile.


Verse 3

Abu-ayi jur'oyi;

Ik'otuto gwur'ayi;

M'olu abu ndi no n'igwé

Nadas'ike mgbe dum.


Verse 4

Biko, dozi'obi-ayi,

Jisus, ime uche-I;

K'ayi soro abu ndi m'ozi,

Nefe Gi n'uwa nka.


Verse 5

Gi nadaju obi,

Neweghachi'echiche;

Me ka ndu-ayi bur'ab'utọ

Nk'otuto nye Aha-I.


Verse 6

Ọ fọduru nw'oge

Na ndu nk'uwa gagwu;

Madu na m'ozi gabuko;

Abu nke zur'oke. Amen.

Abu 314- Ubochi ta nagwu

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post