Abu 308- Jisus, ayi nabu abu ikp'azu

Abu 308- Jisus, ayi nabu abu ikp'azu

 Abu 308- Jisus, ayi nabu abu ikp'azu

Abu 308- Jisus, ayi nabu abu ikp'azu
Abu 308- Jisus, ayi nabu abu ikp'azu


Verse 1
Jisus, ayi nabu abu ikp'azu
Ito Aha-Gi tutu ayi ala;
Ayi eguzọ k'ayi gozie gi n'otu,
Gbue ikpere chere udo nke-Gi.

Verse 2
Nye ayi udo-Gi mgb'ayi nala n'ulo,
K'anyasi buru nke-I dik'ututu,
Gbochiere onu n'obi-ayi nmenie,
Bu ndi kpokur'aha-I nim'ulo nka.

Verse 3
Jisus, nye ayi udo-I n'abali ta,
Me k'ochichiri-ya ghor'ayi ihe;
Ekwel'umu-I daba n'ih'ize-ndu:
Ochichri di k'ihe n'anya-Gi.

Verse 4
Nenye ayi udo-I na-ndu ayi nile:
Ogwu ahuhu, iny'aka n'ogu;
Mgbe I gasi ogu-ayi nile bie,
Onye-nw'ayi, kpor'ayi ba n'udo nk'igwé. Amen.


Abu 308- Jisus, ayi nabu abu ikp'azu

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com


Post a Comment (0)
Previous Post Next Post