Abu 302- Bia n'ekper'ututu

Abu 302- Bia n'ekper'ututu

 Abu 302-  Bia n'ekper'ututu

Abu 302-  Bia n'ekper'ututu

Abu 302-  Bia n'ekper'ututu


Verse 1

Bia n'ekper'ututu,

Bia k'ayi gbue ikpere;

Ekpere b'ike ony'ije

Ji eso Chineke.


Verse 2

N'ehihie, zur'ike

N'okpuru Nkume-ayi;

Ndo-Ya bu ihe di utọ

Mgbe anyanwu nacha.


Verse 3

N'anyasi, mechi'uzọ,

Kpe nime ulo-Gi;

I gahu n'o bulo Chuku,

On'uzọ el'igwé. Amen.

Abu 302-  Bia n'ekper'ututu

Abu Igbo Anglican Communion is hymns composed in Igbo language which can be found in Ekpere na Abu. The hymns are number 1 to 400.


We have devoted this blog to listing out the complete Igbo one by one. Feel free to use and share. Sing unto the Lord.

.Site Credit: 9jainformed.com




Post a Comment (0)
Previous Post Next Post